Mkpughe 18:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ìhè oriọna agakwaghị enwu n’ime gị ọzọ ma ọlị, a gakwaghị anụ olu nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ na nke nwaanyị a na-alụ ọhụrụ n’ime gị ọzọ;+ n’ihi na ndị ahịa gị+ bụ ndị nọ n’ọkwá ukwu+ n’ụwa, n’ihi na e ji mgbaasị+ ị na-eme duhie mba niile.
23 ìhè oriọna agakwaghị enwu n’ime gị ọzọ ma ọlị, a gakwaghị anụ olu nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ na nke nwaanyị a na-alụ ọhụrụ n’ime gị ọzọ;+ n’ihi na ndị ahịa gị+ bụ ndị nọ n’ọkwá ukwu+ n’ụwa, n’ihi na e ji mgbaasị+ ị na-eme duhie mba niile.