Levitikọs 21:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma ọ gaghị abataru n’ákwà mgbochi ahụ,+ ọ gaghịkwa abịaru nso n’ebe ịchụàjà,+ n’ihi na o nwere nkwarụ;+ ọ gaghịkwa emerụ ebe nsọ+ m, n’ihi na abụ m Jehova, onye na-edo ha nsọ.’”+
23 Ma ọ gaghị abataru n’ákwà mgbochi ahụ,+ ọ gaghịkwa abịaru nso n’ebe ịchụàjà,+ n’ihi na o nwere nkwarụ;+ ọ gaghịkwa emerụ ebe nsọ+ m, n’ihi na abụ m Jehova, onye na-edo ha nsọ.’”+