Ọnụ Ọgụgụ 20:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ikpeazụ, anyị tikuru Jehova,+ o wee nụ olu anyị wee zite otu mmụọ ozi+ wee kpọpụta anyị n’Ijipt; lee, anyị nọ na Kedesh, obodo dị na nsọtụ ókèala gị.
16 N’ikpeazụ, anyị tikuru Jehova,+ o wee nụ olu anyị wee zite otu mmụọ ozi+ wee kpọpụta anyị n’Ijipt; lee, anyị nọ na Kedesh, obodo dị na nsọtụ ókèala gị.