Joshụa 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụmụ Juda wee bịakwute Jọshụa na Gilgal,+ Keleb+ nwa Jefọne onye Kinaz+ wee sị ya: “Gị onwe gị maara nke ọma ihe Jehova gwara+ Mozis onye nke ezi Chineke+ na Kedesh-bania+ banyere m nakwa banyere gị onwe gị.
6 Ụmụ Juda wee bịakwute Jọshụa na Gilgal,+ Keleb+ nwa Jefọne onye Kinaz+ wee sị ya: “Gị onwe gị maara nke ọma ihe Jehova gwara+ Mozis onye nke ezi Chineke+ na Kedesh-bania+ banyere m nakwa banyere gị onwe gị.