Abụ Ọma 35:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ka ọkpụkpụ m niile sị:+“Jehova, ònye dị ka gị?+Gị onye na-anapụta onye nọ n’ahụhụ n’aka onye ka ya ike,+Ị na-anapụtakwa onye nọ n’ahụhụ na ogbenye n’aka onye na-apụnara ya ihe.”+
10 Ka ọkpụkpụ m niile sị:+“Jehova, ònye dị ka gị?+Gị onye na-anapụta onye nọ n’ahụhụ n’aka onye ka ya ike,+Ị na-anapụtakwa onye nọ n’ahụhụ na ogbenye n’aka onye na-apụnara ya ihe.”+