Abụ Ọma 55:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Chineke ga-anụ olu m wee za ha,+Ee, Onye ahụ nke nọ n’ocheeze kemgbe oge gara aga ga-anụ wee za ha+—Sila—Bụ́ ndị na-adịghị eme mgbanwe,+Ndị na-adịghịkwa atụ egwu Chineke.+
19 Chineke ga-anụ olu m wee za ha,+Ee, Onye ahụ nke nọ n’ocheeze kemgbe oge gara aga ga-anụ wee za ha+—Sila—Bụ́ ndị na-adịghị eme mgbanwe,+Ndị na-adịghịkwa atụ egwu Chineke.+