Abụ Ọma 133:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ dị ka igirigi+ Hemọn,+Nke na-ada n’ugwu Zayọn.+N’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka Jehova nyere iwu ka ngọzi dịrị,+Bụ́ ndụ ruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 133:3 Ụlọ Nche,11/15/2007, p. 15-168/15/1998, p. 327/15/1996, p. 11
3 Ọ dị ka igirigi+ Hemọn,+Nke na-ada n’ugwu Zayọn.+N’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka Jehova nyere iwu ka ngọzi dịrị,+Bụ́ ndụ ruo mgbe ebighị ebi.+