Jeremaya 23:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ahụwokwa m omume na-ezighị ezi ndị amụma nọ na Sameria na-eme.+ Ha ebuwo amụma n’aha Bel,+ ha na-emekwa ka ndị m bụ́ Izrel na-awagharị.+
13 “Ahụwokwa m omume na-ezighị ezi ndị amụma nọ na Sameria na-eme.+ Ha ebuwo amụma n’aha Bel,+ ha na-emekwa ka ndị m bụ́ Izrel na-awagharị.+