Jeremaya 42:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha wee sị Jeremaya: “Ka Jehova bụrụ ezi onye akaebe kwesịrị ntụkwasị obi megide anyị+ ma ọ bụrụ na anyị emeghị kpọmkwem ihe ọ bụla Jehova bụ́ Chineke gị ziri gị ka ị gwa anyị.+
5 Ha wee sị Jeremaya: “Ka Jehova bụrụ ezi onye akaebe kwesịrị ntụkwasị obi megide anyị+ ma ọ bụrụ na anyị emeghị kpọmkwem ihe ọ bụla Jehova bụ́ Chineke gị ziri gị ka ị gwa anyị.+