-
Ezikiel 46:12Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
12 “‘Ọ bụrụ na onyeisi achụọ àjà a na-esurecha n’ọkụ+ dị ka àjà afọ ofufo, ma ọ bụ chụọrọ Jehova àjà udo dị ka àjà afọ ofufo, a ga-emeghere ya ọnụ ụzọ ámá chere ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ,+ ọ ga-ewetakwa àjà ya a na-esurecha n’ọkụ nakwa àjà udo ya dị nnọọ ka ọ na-eme n’ụbọchị izu ike.+ Ọ ga-apụ. A ga-emechikwa ọnụ ụzọ ámá ahụ ma ọ pụọ.+
-