Habakọk 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ihere ga-eju gị afọ, ọ bụghị otuto.+ Gị onwe gị kwa ṅụọ ihe ọṅụṅụ,+ ka e werekwa gị dị ka onye a na-ebighị úgwù.+ Iko dị n’aka nri Jehova ga-abịara gị,+ ùgwù gị ga-akpụkwa n’ala; Habakọk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:16 Ụlọ Nche,2/1/2000, p. 18
16 Ihere ga-eju gị afọ, ọ bụghị otuto.+ Gị onwe gị kwa ṅụọ ihe ọṅụṅụ,+ ka e werekwa gị dị ka onye a na-ebighị úgwù.+ Iko dị n’aka nri Jehova ga-abịara gị,+ ùgwù gị ga-akpụkwa n’ala;