22 Nke a bụ ihe Onyenwe gị, Jehova, bụ́ Chineke gị, onye na-alụrụ ndị ya ọgụ,+ kwuru: “Lee! M ga-anara gị iko ahụ i ji nke na-eme ka ị na-adagharị adagharị.+ Iko ahụ, bụ́ iko nke ọnụma m—ị gaghị aṅụkwa ya ọzọ.+
57 M ga-eme ka mmanya gbuwe ndị isi ya na ndị ya maara ihe, ndị gọvanọ ya na ndị ya na-esote onye na-achị achị na ndị dike ya,+ ha ga-arahụ ụra ruo mgbe a na-akaghị aka, bụ́ ụra nke ha na-agaghị eteta eteta,”+ ka Eze,+ onye aha ya bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ kwuru.
6 Mee ya dị ka ya onwe ya mere ndị ọzọ,+ meekwa ya okpukpu abụọ nke ihe o mere, ee, okpukpu abụọ nke ihe o mere ndị ọzọ;+ n’ime iko ahụ+ nke ọ gbanyere ihe ọṅụṅụ a gwara agwa, gbanyere ya okpukpu abụọ+ nke ihe ọṅụṅụ ahụ a gwara agwa.+