Jeremaya 17:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka ihere mee ndị na-akpagbu m,+ ma ekwela ka ihere mee m.+ Ka ọ bụrụ ha ka ụjọ ga-ejide, ma ekwela ka ụjọ jide m. Mee ka ụbọchị ọdachi bịakwasị ha,+ mee ka ọkpụkpụ ha gbajisịa ọbụna okpukpu abụọ.+ Jeremaya 50:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Buso ala Merateyim agha,+ busokwa ndị bi na Pikọd agha.+ Ka e gbuchapụ ha, laakwa ha n’iyi,” ka Jehova kwuru, “meekwa ihe niile m nyere gị n’iwu.+
18 Ka ihere mee ndị na-akpagbu m,+ ma ekwela ka ihere mee m.+ Ka ọ bụrụ ha ka ụjọ ga-ejide, ma ekwela ka ụjọ jide m. Mee ka ụbọchị ọdachi bịakwasị ha,+ mee ka ọkpụkpụ ha gbajisịa ọbụna okpukpu abụọ.+
21 “Buso ala Merateyim agha,+ busokwa ndị bi na Pikọd agha.+ Ka e gbuchapụ ha, laakwa ha n’iyi,” ka Jehova kwuru, “meekwa ihe niile m nyere gị n’iwu.+