Aịzaya 54:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Nke a dị m nnọọ ka ụbọchị Noa.+ Dị nnọọ ka m ṅụrụ iyi na mmiri Noa agaghị ekpuchi ụwa ọzọ,+ otú ahụ ka m ṅụrụ iyi na agaghị m eweso gị iwe, agaghịkwa m abara gị mba.+ Aịzaya 62:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova ejiriwo aka nri ya+ na ogwe aka ya dị ike+ ṅụọ iyi, sị: “Agakwaghị m enye ndị iro gị+ ọka* gị ka ha rie, ndị mba ọzọ agakwaghị aṅụ mmanya ọhụrụ gị,+ bụ́ ihe ị dọgburu onwe gị n’ọrụ nweta.
9 “Nke a dị m nnọọ ka ụbọchị Noa.+ Dị nnọọ ka m ṅụrụ iyi na mmiri Noa agaghị ekpuchi ụwa ọzọ,+ otú ahụ ka m ṅụrụ iyi na agaghị m eweso gị iwe, agaghịkwa m abara gị mba.+
8 Jehova ejiriwo aka nri ya+ na ogwe aka ya dị ike+ ṅụọ iyi, sị: “Agakwaghị m enye ndị iro gị+ ọka* gị ka ha rie, ndị mba ọzọ agakwaghị aṅụ mmanya ọhụrụ gị,+ bụ́ ihe ị dọgburu onwe gị n’ọrụ nweta.