Abụ Ọma 137:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ada bụ́ Babịlọn, onye a ga-ebukọrọ ihe ya,+Obi ụtọ ga-adịrị onye ga-akwụ gị ụgwọ+Mmeso i mesoro anyị.+ Jeremaya 50:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Nọrọnụ n’akụkụ niile tie mkpu agha megide ya.+ Ọ chịliwo aka elu.+ Ogidi ya niile adawo. A kwatuwo mgbidi ya niile.+ N’ihi na ọ bụ ịbọ ọbọ Jehova.+ Bọọnụ ọbọ n’ahụ́ ya. Meenụ ya ihe o mere ndị ọzọ.+ Jeremaya 51:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 M ga-akwụ Babịlọn na ndị niile bi na Kaldia ụgwọ ihe ọjọọ niile ha mere na Zayọn, n’ihu unu,”+ ka Jehova kwuru.
8 Ada bụ́ Babịlọn, onye a ga-ebukọrọ ihe ya,+Obi ụtọ ga-adịrị onye ga-akwụ gị ụgwọ+Mmeso i mesoro anyị.+
15 Nọrọnụ n’akụkụ niile tie mkpu agha megide ya.+ Ọ chịliwo aka elu.+ Ogidi ya niile adawo. A kwatuwo mgbidi ya niile.+ N’ihi na ọ bụ ịbọ ọbọ Jehova.+ Bọọnụ ọbọ n’ahụ́ ya. Meenụ ya ihe o mere ndị ọzọ.+
24 M ga-akwụ Babịlọn na ndị niile bi na Kaldia ụgwọ ihe ọjọọ niile ha mere na Zayọn, n’ihu unu,”+ ka Jehova kwuru.