Matiu 13:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Hapụnụ ha abụọ ka ha tokọọ ruo n’oge owuwe ihe ubi; n’oge owuwe ihe ubi, m ga-agwa ndị na-ewe ihe ubi, sị, Burunụ ụzọ chịkọta ata ahụ ma kee ha n’ùkwù n’ùkwù ka e suo ha ọkụ,+ e mesia, unu agaa chịkọta ọka wit ahụ chịba n’ụlọ nkwakọba ihe m.’”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 13:30 Ezigbo Ofufe, p. 98-99 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,2/2018, p. 3 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 88-89 Ụlọ Nche,7/15/2013, p. 121/15/2012, p. 86/15/2010, p. 54/15/2010, p. 123/15/2010, p. 19, 21-225/1/1994, p. 236/1/1994, p. 32
30 Hapụnụ ha abụọ ka ha tokọọ ruo n’oge owuwe ihe ubi; n’oge owuwe ihe ubi, m ga-agwa ndị na-ewe ihe ubi, sị, Burunụ ụzọ chịkọta ata ahụ ma kee ha n’ùkwù n’ùkwù ka e suo ha ọkụ,+ e mesia, unu agaa chịkọta ọka wit ahụ chịba n’ụlọ nkwakọba ihe m.’”+
13:30 Ezigbo Ofufe, p. 98-99 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,2/2018, p. 3 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 88-89 Ụlọ Nche,7/15/2013, p. 121/15/2012, p. 86/15/2010, p. 54/15/2010, p. 123/15/2010, p. 19, 21-225/1/1994, p. 236/1/1994, p. 32