Ndị Rom 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na iwu+ nke mmụọ nsọ+ ahụ nke na-enye ndụ+ n’ime Kraịst Jizọs emewo ka i si n’iwu nke mmehie na nke ọnwụ+ pụọ nwere onwe gị.+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:2 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),4/2018, p. 9-10 Ụlọ Nche,11/15/2011, p. 11, 12-13
2 N’ihi na iwu+ nke mmụọ nsọ+ ahụ nke na-enye ndụ+ n’ime Kraịst Jizọs emewo ka i si n’iwu nke mmehie na nke ọnwụ+ pụọ nwere onwe gị.+