Jenụwarị Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ nke Jenụwarị 2019 Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta Jenụwarị 7-13 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌRỤ NDỊOZI 21-22 “Ka Uche Jehova Mee” OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Jehova Kụziiri Anyị Otú Anyị Ga-esi Zụọ Ụmụ Anyị Jenụwarị 14-20 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌRỤ NDỊOZI 23-24 E Boro Pọl Ebubo na Ọ Bụ Ajọọ Mmadụ na Onye Na-akpali Ndị Ọzọ Imegide Ọchịchị Jenụwarị 21-27 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌRỤ NDỊOZI 25-26 Pọl Kpọkuru Siza, Mechaakwa Gbaara Eze Herod Agrịpa Àmà OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Otú E Si Mee Ka Ozi Ọma Anyị Bụrụ nke Iwu Kwadoro na Kwebek Jenụwarị 28–Febụwarị 3 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌRỤ NDỊOZI 27-28 Pọl Ji Ụgbọ Mmiri Gawa Rom OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ ”Pọl Kelere Chineke Ma Nwee Obi Ike”