Julaị Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ nke Julaị 2019 Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta Julaị 1-7 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | NDỊ KỌLỌSI 1-4 Yipụnụ Mmadụ Ochie Ahụ ma Yirinụ Mmadụ Ọhụrụ Ahụ Julaị 8-14 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | 1 NDỊ TESALONAỊKA 1-5 “Na-akasirịtanụ Ibe Unu Obi ma Na-ewulirịtanụ Ibe Unu Elu” Julaị 15-21 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | 2 NDỊ TESALONAỊKA 1-3 A Ga-ekpughe Onye Ahụ Na-emebi Iwu Julaị 22-28 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | 1 TIMOTI 1-3 Gbalịa Ruo Eru Ịrụ Ezi Ọrụ OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Olee Ihe Ị Ga-amụta n’Aka Ha? Julaị 29–Ọgọst 4 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | 1 TIMOTI 4-6 Nsọpụrụ Chineke na Akụnụba, Olee nke Ka Mma? OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Nsọpụrụ Chineke na Mmega Ahụ́, Olee nke Ka Mma?