15 Lee, m nọnyeere gị, m ga-echebekwa gị n’ụzọ niile ị na-aga, m ga-akpọghachikwa gị n’ala a,+ n’ihi na agaghị m ahapụ gị ruo mgbe m meworo ihe m gwara gị.”+
9 Jekọb wee sị: “Chineke nke nna m Ebreham na Chineke nke nna m Aịzik,+ Jehova, gị onye na-agwa m, sị, ‘Laghachi n’ala gị, laghachikwurukwa ndị ikwu gị, m ga-emesokwa gị ihe n’ụzọ dị mma,’+