Jenesis 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe Ebram gbara afọ iri itoolu na itoolu, Jehova pụtara ìhè n’ihu Ebram wee sị ya:+ “Abụ m Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Jee ije n’ihu m, bụrụkwa onye na-enweghị ntụpọ.+ Ọpụpụ 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M na-apụta n’ihu Ebreham,+ Aịzik+ na Jekọb+ dị ka Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ma emeghị m ka ha mara+ m n’aha m bụ́ Jehova.+ 2 Ndị Kọrịnt 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “‘M ga-abụkwara unu nna,+ unu ga-abụkwara m ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom,’+ ka Jehova Onye Pụrụ Ime Ihe Niile+ kwuru.” Mkpughe 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha na-abụkwa abụ Mozis+ bụ́ ohu Chineke, na abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị: “Ọrụ gị dị ukwuu ma dị ebube,+ Jehova Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Ụzọ gị ziri ezi, bụrụkwa eziokwu,+ Eze mgbe ebighị ebi.+
17 Mgbe Ebram gbara afọ iri itoolu na itoolu, Jehova pụtara ìhè n’ihu Ebram wee sị ya:+ “Abụ m Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Jee ije n’ihu m, bụrụkwa onye na-enweghị ntụpọ.+
3 M na-apụta n’ihu Ebreham,+ Aịzik+ na Jekọb+ dị ka Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ma emeghị m ka ha mara+ m n’aha m bụ́ Jehova.+
18 “‘M ga-abụkwara unu nna,+ unu ga-abụkwara m ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom,’+ ka Jehova Onye Pụrụ Ime Ihe Niile+ kwuru.”
3 Ha na-abụkwa abụ Mozis+ bụ́ ohu Chineke, na abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị: “Ọrụ gị dị ukwuu ma dị ebube,+ Jehova Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Ụzọ gị ziri ezi, bụrụkwa eziokwu,+ Eze mgbe ebighị ebi.+