Jenesis 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ebreham wee kubie ume nwụọ n’ezigbo agadi, ọ kara nká ma nwee afọ ojuju, e wee lie ya dị ka e liri ndị ya.+ 1 Ihe E Mere 29:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 O wee nwụọ mgbe o mere ezigbo agadi,+ ụbọchị ndụ ya na akụnụba+ na otuto+ jukwara ya afọ; Sọlọmọn nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.+
8 Ebreham wee kubie ume nwụọ n’ezigbo agadi, ọ kara nká ma nwee afọ ojuju, e wee lie ya dị ka e liri ndị ya.+
28 O wee nwụọ mgbe o mere ezigbo agadi,+ ụbọchị ndụ ya na akụnụba+ na otuto+ jukwara ya afọ; Sọlọmọn nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.+