Ọnụ Ọgụgụ 32:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma ọ bụrụ na unu emeghị otú a, unu emehiewo Jehova.+ Mgbe ahụ, maranụ na unu ga-ata ahụhụ mmehie unu.+ Ilu 21:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye ọ bụla nke na-emechi ntị ya ka ọ ghara ịnụ ákwá mkpesa nke onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,+ ya onwe ya ga-akpọ òkù ma a gaghị aza ya.+ Matiu 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 n’ihi na otú unu si ekpe ikpe ka a ga-esi kpee unu ikpe;+ ihe unu jikwa atụ̀ ihe ka ha ga-eji tụọrọ unu ihe.+ 1 Timoti 5:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mmehie ụfọdụ ndị na-apụta ìhè n’ihu ọha,+ wee duga ha n’ikpe, ma mmehie nke ndị ọzọ na-apụta ìhè mgbe e mesịrị.+
23 Ma ọ bụrụ na unu emeghị otú a, unu emehiewo Jehova.+ Mgbe ahụ, maranụ na unu ga-ata ahụhụ mmehie unu.+
13 Onye ọ bụla nke na-emechi ntị ya ka ọ ghara ịnụ ákwá mkpesa nke onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,+ ya onwe ya ga-akpọ òkù ma a gaghị aza ya.+
2 n’ihi na otú unu si ekpe ikpe ka a ga-esi kpee unu ikpe;+ ihe unu jikwa atụ̀ ihe ka ha ga-eji tụọrọ unu ihe.+
24 Mmehie ụfọdụ ndị na-apụta ìhè n’ihu ọha,+ wee duga ha n’ikpe, ma mmehie nke ndị ọzọ na-apụta ìhè mgbe e mesịrị.+