Ilu 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ bụ ndị mmehie ka ọdachi na-achụgharị,+ ma, ọ bụ ndị ezi omume ka a na-eji ihe ọma akwụ ụgwọ.+ Aịzaya 59:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na nnupụisi anyị adịla ọtụtụ n’ihu gị;+ nke ọ bụla n’ime mmehie anyị agbawo akaebe megide anyị.+ N’ihi na anyị na nnupụisi anyị nọ; anyị makwaara njehie anyị nke ọma.+ Ndị Galeshia 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+
12 N’ihi na nnupụisi anyị adịla ọtụtụ n’ihu gị;+ nke ọ bụla n’ime mmehie anyị agbawo akaebe megide anyị.+ N’ihi na anyị na nnupụisi anyị nọ; anyị makwaara njehie anyị nke ọma.+
7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+