Ezra 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mgbe ihe a dum dakwasịchara anyị maka omume ọjọọ+ anyị na ikpe ọmụma anyị dị ukwuu—n’ihi na gị onwe gị, bụ́ Chineke anyị, eleghị njehie anyị anya otú ọ jọruru njọ,+ i mewokwa ka ndị a fọdụrụ anyị ndụ+— Nehemaya 9:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ị bụ onye ezi omume+ n’ihe niile dakwasịrị anyị, n’ihi na i mere ihe i mere n’ikwesị ntụkwasị obi,+ ma ọ bụ anyị bụ ndị mere ajọ omume.+ Daniel 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 anyị emehiewo,+ mee ihe ọjọọ, meekwa ajọ omume ma nupụ isi;+ anyị ahapụwokwa ihe i nyere n’iwu na mkpebi ikpe gị.+
13 Mgbe ihe a dum dakwasịchara anyị maka omume ọjọọ+ anyị na ikpe ọmụma anyị dị ukwuu—n’ihi na gị onwe gị, bụ́ Chineke anyị, eleghị njehie anyị anya otú ọ jọruru njọ,+ i mewokwa ka ndị a fọdụrụ anyị ndụ+—
33 Ị bụ onye ezi omume+ n’ihe niile dakwasịrị anyị, n’ihi na i mere ihe i mere n’ikwesị ntụkwasị obi,+ ma ọ bụ anyị bụ ndị mere ajọ omume.+
5 anyị emehiewo,+ mee ihe ọjọọ, meekwa ajọ omume ma nupụ isi;+ anyị ahapụwokwa ihe i nyere n’iwu na mkpebi ikpe gị.+