Jenesis 49:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Ruben, ị bụ ọkpara m,+ ike m na mmalite ike ịmụ ọmụmụ m,+ onye kasị nwee ùgwù na onye kasị dị ike. Diuterọnọmi 21:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na o kwesịrị iwere nwa nke nwaanyị ahụ ọ kpọrọ asị dị ka ọkpara site n’inye ya òkè abụọ n’ihe niile o nwere,+ n’ihi na ọ bụ mmalite nke ike ịmụ ọmụmụ ya.+ Ọ bụ ya nwe ihe ruuru onye bụ́ ọkpara.+
3 “Ruben, ị bụ ọkpara m,+ ike m na mmalite ike ịmụ ọmụmụ m,+ onye kasị nwee ùgwù na onye kasị dị ike.
17 N’ihi na o kwesịrị iwere nwa nke nwaanyị ahụ ọ kpọrọ asị dị ka ọkpara site n’inye ya òkè abụọ n’ihe niile o nwere,+ n’ihi na ọ bụ mmalite nke ike ịmụ ọmụmụ ya.+ Ọ bụ ya nwe ihe ruuru onye bụ́ ọkpara.+