2 O wee sị: “Biko, ndị nwe m, biko, batanụ n’ụlọ ohu unu nọbọọ chi, ka a saakwa ụkwụ unu.+ Unu ga-ebilikwa n’isi ụtụtụ wee gawa ebe unu na-aga.”+ Ha wee sị: “Ee e, kama ọ bụ n’ámá obodo ka anyị ga-anọbọ chi.”+
5 O wee ruo n’ụbọchị nke anọ, mgbe ha biliri n’isi ụtụtụ, dị ka ha na-eme, o biliri ka ọ lawa, ma nna nwa agbọghọ ahụ gwara ọgọ ya nwoke, sị: “Ritụ nri+ ka i nweta ume, e mesịa, unu alawa.”