Jenesis 46:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mụ onwe m ga-eso gị gbadaa Ijipt, mụ onwe m aghaghị ịkpọpụtakwa gị;+ Josef ga-eji aka ya mechie anya gị.”+ Jenesis 50:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ụmụ ya wee buru ya gaa n’ala Kenan wee lie ya n’ọgba dị n’ala Mak-pila, n’ala Ebreham zụrụ Ifrọn onye Het nke dị n’ihu Mamri+ ka ọ bụrụ ebe ọ ga na-eli ozu. Ọrụ Ndịozi 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 e wee buga ha Shikem+ ma lie ha n’ili+ nke Ebreham ji ego ọlaọcha zụta n’aka ụmụ Hemọ n’ime Shikem+ n’ọnụ ahịa ha kwuru.
4 Mụ onwe m ga-eso gị gbadaa Ijipt, mụ onwe m aghaghị ịkpọpụtakwa gị;+ Josef ga-eji aka ya mechie anya gị.”+
13 Ụmụ ya wee buru ya gaa n’ala Kenan wee lie ya n’ọgba dị n’ala Mak-pila, n’ala Ebreham zụrụ Ifrọn onye Het nke dị n’ihu Mamri+ ka ọ bụrụ ebe ọ ga na-eli ozu.
16 e wee buga ha Shikem+ ma lie ha n’ili+ nke Ebreham ji ego ọlaọcha zụta n’aka ụmụ Hemọ n’ime Shikem+ n’ọnụ ahịa ha kwuru.