Abụ Ọma 68:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Baara anụ ọhịa nke nọ n’etiti ahịhịa amị mba,+ bụ́ ìgwè oké ehi,+Nakwa ụmụ ehi nke ndị dị iche iche, nke ọ bụla na-azọtọ iberibe ọlaọcha.+Ọ chụsawo ndị ịlụ ọgụ na-atọ ụtọ.+ Luk 1:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 O jiriwo ogwe aka ya rụọ oké ọrụ,+ ọ chụsasịwo ndị dị mpako n’ihe ha bu n’obi.+
30 Baara anụ ọhịa nke nọ n’etiti ahịhịa amị mba,+ bụ́ ìgwè oké ehi,+Nakwa ụmụ ehi nke ndị dị iche iche, nke ọ bụla na-azọtọ iberibe ọlaọcha.+Ọ chụsawo ndị ịlụ ọgụ na-atọ ụtọ.+