Jenesis 49:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ọ bụ n’ebe ahụ ka e liri Ebreham na Sera nwunye ya.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka e liri Aịzik na Ribeka nwunye ya,+ ọ bụkwa n’ebe ahụ ka m liri Lia. Ọrụ Ndịozi 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Otú ọ dị, o nyeghị ya ihe nketa ọ bụla n’ime ya, ee e, ọbụnadị otu amaụkwụ;+ kama o kwere nkwa iwere ya nye ya ka ọ bụrụ nke ya,+ na iwere ya nye mkpụrụ ya nke ga-anọchi ya,+ mgbe ọ na-enwebeghị nwa.+
31 Ọ bụ n’ebe ahụ ka e liri Ebreham na Sera nwunye ya.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka e liri Aịzik na Ribeka nwunye ya,+ ọ bụkwa n’ebe ahụ ka m liri Lia.
5 Otú ọ dị, o nyeghị ya ihe nketa ọ bụla n’ime ya, ee e, ọbụnadị otu amaụkwụ;+ kama o kwere nkwa iwere ya nye ya ka ọ bụrụ nke ya,+ na iwere ya nye mkpụrụ ya nke ga-anọchi ya,+ mgbe ọ na-enwebeghị nwa.+