3 Otú ọ dị, ha gara n’ihu ịsị: “Chineke ndị Hibru agwawo anyị okwu.+ Biko, anyị chọrọ ịga njem ga-ewe ụbọchị atọ n’ala ịkpa ka anyị wee chụọrọ Jehova bụ́ Chineke anyị àjà;+ ma ọ́ bụghị ya, ọ pụrụ iji ọrịa na-efe efe ma ọ bụ mma agha tie anyị ihe otiti.”+