11 “Ma gị onwe gị, debe ihe m na-enye gị n’iwu taa.+ Lee, m na-achụpụ ndị Amọraịt na ndị Kenan na ndị Het na ndị Perizaịt na ndị Haịvaịt na ndị Jibọs n’ihu gị.+
8 “‘N’ikpeazụ, m kpọbatara unu n’ala ndị Amọraịt bụ́ ndị bi n’ofe Jọdan, ha wee buso unu agha.+ M wee nyefee ha n’aka unu ka unu weghara ala ha, m lakwara ha n’iyi n’ihu unu.+