Abụ Ọma 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova bụ Eze ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+Mba dị iche iche alawo n’iyi n’elu ala ya.+ Abụ Ọma 146:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova ga-abụ eze ruo mgbe ebighị ebi,+Zayọn, Chineke gị ga-abụkwa eze site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+Toonụ Jaa!+ Daniel 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Lee ka ihe ịrịba ama ya si dị ukwuu, leekwa ka ihe ebube ọ na-eme si dị ukwuu!+ Alaeze ya bụ alaeze na-adịru mgbe ebighị ebi,+ ọchịchị ya na-adịkwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+
16 Jehova bụ Eze ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+Mba dị iche iche alawo n’iyi n’elu ala ya.+
10 Jehova ga-abụ eze ruo mgbe ebighị ebi,+Zayọn, Chineke gị ga-abụkwa eze site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+Toonụ Jaa!+
3 Lee ka ihe ịrịba ama ya si dị ukwuu, leekwa ka ihe ebube ọ na-eme si dị ukwuu!+ Alaeze ya bụ alaeze na-adịru mgbe ebighị ebi,+ ọchịchị ya na-adịkwa site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+