Diuterọnọmi 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Unu wee bịa nso ma guzo n’ala ala ugwu ahụ, ugwu ahụ nọkwa na-ere ọkụ ruo n’etiti eluigwe; itiri, ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbachiri.+ 1 Ndị Eze 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe ahụ Sọlọmọn sịrị: “Jehova kwuru na ya gaje ibi n’ígwé ojii.+ Abụ Ọma 97:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbara ya gburugburu;+Ezi omume na ikpe ziri ezi bụ ntọala nke ocheeze ya.+ Ndị Hibru 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na unu abịarubeghị nso n’ihe ahụ nke a pụrụ imetụ aka,+ nke a mụnyekwara ọkụ,+ na ígwé ojii na oké ọchịchịrị na oké ifufe,+
11 “Unu wee bịa nso ma guzo n’ala ala ugwu ahụ, ugwu ahụ nọkwa na-ere ọkụ ruo n’etiti eluigwe; itiri, ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbachiri.+
2 Ígwé ojii na oké ọchịchịrị gbara ya gburugburu;+Ezi omume na ikpe ziri ezi bụ ntọala nke ocheeze ya.+
18 N’ihi na unu abịarubeghị nso n’ihe ahụ nke a pụrụ imetụ aka,+ nke a mụnyekwara ọkụ,+ na ígwé ojii na oké ọchịchịrị na oké ifufe,+