2 “Nye ụmụ Izrel iwu ka ha si n’ihe nketa ha nwetara nye ndị Livaị obodo+ ha ga-ebi, ha ga-enyekwa ndị Livaị ala ịta ahịhịa nke gbara obodo ndị ahụ gburugburu.+
8 Unu ga-esi n’ala ụmụ Izrel nye ha obodo ndị ahụ.+ Unu ga-anara ndị dị ọtụtụ ọtụtụ obodo, narakwa ndị dị ole na ole obodo ole na ole.+ Ebo nke ọ bụla ga-enye ndị Livaị ụfọdụ n’ime obodo ya dabere n’otú ala ọ ga-eketa hà.”
2 ha wee gwa ha okwu na Shaịlo+ n’ala Kenan, sị: “Jehova nyere iwu site n’ọnụ Mozis ka e nye anyị obodo anyị ga-ebi, tinyere ala ebe anụ ụlọ anyị ga na-ata ahịhịa.”+