Ọpụpụ 29:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ị ga-eweretụ ọbara oké ehi+ ahụ ma jiri mkpịsị aka tee ya na mpi ebe ịchụàjà ahụ,+ ọbara dum fọdụrụ ka ị ga-awụsa n’ala ebe ịchụàjà ahụ.+ Ndị Hibru 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ee, ọ fọrọ nke nta ka ọ bụrụ na a na-eji ọbara eme ka ihe niile dị ọcha+ dị ka Iwu ahụ si dị, ọ gwụla ma à wụsịrị ọbara,+ a gaghị enwe mgbaghara ọ bụla.+
12 Ị ga-eweretụ ọbara oké ehi+ ahụ ma jiri mkpịsị aka tee ya na mpi ebe ịchụàjà ahụ,+ ọbara dum fọdụrụ ka ị ga-awụsa n’ala ebe ịchụàjà ahụ.+
22 Ee, ọ fọrọ nke nta ka ọ bụrụ na a na-eji ọbara eme ka ihe niile dị ọcha+ dị ka Iwu ahụ si dị, ọ gwụla ma à wụsịrị ọbara,+ a gaghị enwe mgbaghara ọ bụla.+