Ọpụpụ 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Livaị,+ dị ka agbụrụ ezinụlọ ha si dị:+ Geshọn na Kohat na Meraraị.+ Livaị dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na asaa. Ọnụ Ọgụgụ 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụmụ ndị ikom Kohat,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, bụ Amram na Izha,+ Hibrọn na Ọziel. Joshụa 21:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Nza wee daara ezinụlọ niile nke ụmụ Kohat,+ e sikwa n’ife nza wepụta obodo iri na atọ n’ebo Juda+ nakwa n’ebo Simiọn+ nakwa n’ebo Benjamin+ nye ụmụ Erọn onye nchụàjà, bụ́ ndị Livaị.
16 Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Livaị,+ dị ka agbụrụ ezinụlọ ha si dị:+ Geshọn na Kohat na Meraraị.+ Livaị dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na asaa.
4 Nza wee daara ezinụlọ niile nke ụmụ Kohat,+ e sikwa n’ife nza wepụta obodo iri na atọ n’ebo Juda+ nakwa n’ebo Simiọn+ nakwa n’ebo Benjamin+ nye ụmụ Erọn onye nchụàjà, bụ́ ndị Livaị.