Joshụa 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 E si n’ebo Ruben+ nakwa n’ebo Gad+ nakwa n’ebo Zebulọn+ wepụta obodo iri na abụọ nye ụmụ Meraraị+ n’ezinụlọ ezinụlọ. 1 Ihe E Mere 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụmụ Livaị+ bụ Geshọn,+ Kohat+ na Meraraị.+
7 E si n’ebo Ruben+ nakwa n’ebo Gad+ nakwa n’ebo Zebulọn+ wepụta obodo iri na abụọ nye ụmụ Meraraị+ n’ezinụlọ ezinụlọ.