Ọnụ Ọgụgụ 26:57 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Ndị a bụ ndị Livaị+ e debara aha ha n’akwụkwọ, n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ụmụ Geshọn+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Geshọn; ụmụ Kohat+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Kohat; ụmụ Meraraị+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Meraraị.
57 Ndị a bụ ndị Livaị+ e debara aha ha n’akwụkwọ, n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Ụmụ Geshọn+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Geshọn; ụmụ Kohat+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Kohat; ụmụ Meraraị+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Meraraị.