Diuterọnọmi 4:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 N’oge ahụ, Mozis wepụtara obodo atọ n’akụkụ ọwụwa anyanwụ nke Jọdan,+ Diuterọnọmi 4:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 ka onye gburu mmadụ wee gbaga n’ebe ahụ, bụ́ onye gburu mmadụ ibe ya n’amaghị ama,+ ebe ọ na-akpọbughị ya asị;+ ọ ga-agbaga n’otu n’ime obodo ndị a wee dịrị ndụ,+ Joshụa 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ka onye gburu mmadụ,+ bụ́ onye gburu mkpụrụ obi n’amaghị ama, wee gbaga n’ebe ahụ; ọ ga-abụkwara unu ebe mgbaba iji gbanahụ onye ọbọ ọbara.+
42 ka onye gburu mmadụ wee gbaga n’ebe ahụ, bụ́ onye gburu mmadụ ibe ya n’amaghị ama,+ ebe ọ na-akpọbughị ya asị;+ ọ ga-agbaga n’otu n’ime obodo ndị a wee dịrị ndụ,+
3 ka onye gburu mmadụ,+ bụ́ onye gburu mkpụrụ obi n’amaghị ama, wee gbaga n’ebe ahụ; ọ ga-abụkwara unu ebe mgbaba iji gbanahụ onye ọbọ ọbara.+