Abụ Ọma 31:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mee ka ohu gị nweta ihu ọma gị.+Jiri obiọma gị zọpụta m.+ Abụ Ọma 67:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 67 Chineke ga-emere anyị amara wee gọzie anyị;+Ọ ga-eme ka anyị nweta ihu ọma ya+—Sila— Abụ Ọma 80:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Chineke, biko, kpọghachite anyị;+Mee ka ihu gị nwuo dị ka ìhè, ka e wee zọpụta anyị.+