Ọnụ Ọgụgụ 6:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ka Jehova mee ka i nweta ihu ọma ya,+ ka o meekwara gị amara.+ Abụ Ọma 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 E nwere ọtụtụ ndị na-ajụ, sị: “Ònye ga-eme ka anyị hụ ihe ọma?”Jehova, biko, mee ka ìhè si n’ihu gị nwukwasị anyị.+ Abụ Ọma 67:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 67 Chineke ga-emere anyị amara wee gọzie anyị;+Ọ ga-eme ka anyị nweta ihu ọma ya+—Sila—
6 E nwere ọtụtụ ndị na-ajụ, sị: “Ònye ga-eme ka anyị hụ ihe ọma?”Jehova, biko, mee ka ìhè si n’ihu gị nwukwasị anyị.+