Ọnụ Ọgụgụ 23:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Lee! A kpọtawo m ka m nye ngọzi,Ya onwe ya agọziwokwa,+ agaghị m agbanwe ya.+ Abụ Ọma 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, ga-agọzi onye ọ bụla bụ́ onye ezi omume;+Ị ga-eji ihu ọma gbaa ya gburugburu+ dị ka à ga-asị na ọ bụ ọta ukwu.+ Abụ Ọma 67:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Chineke ga-agọzi anyị,+Nsọtụ niile nke ụwa ga-atụkwa egwu ya.+ Abụ Ọma 115:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova echetawo anyị; ọ ga-agọzi anyị,+Ọ ga-agọzi ụlọ Izrel,+Ọ ga-agọzi ụlọ Erọn.+ Ndị Efesọs 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka Chineke na Nna nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst+ bụrụ onye a gọziri agọzi, n’ihi na o jiriwo ngọzi niile nke mmụọ nsọ gọzie anyị+ n’ebe ndị dị n’eluigwe+ n’ịdị n’otu nke anyị na Kraịst,
12 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, ga-agọzi onye ọ bụla bụ́ onye ezi omume;+Ị ga-eji ihu ọma gbaa ya gburugburu+ dị ka à ga-asị na ọ bụ ọta ukwu.+
3 Ka Chineke na Nna nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst+ bụrụ onye a gọziri agọzi, n’ihi na o jiriwo ngọzi niile nke mmụọ nsọ gọzie anyị+ n’ebe ndị dị n’eluigwe+ n’ịdị n’otu nke anyị na Kraịst,