3 “‘Ọ bụrụ na ọ bụ onye nchụàjà, bụ́ onye e tere mmanụ,+ mehiere+ wee wetara ụmụ Izrel ikpe ọmụma, ọ ga-enye Jehova nwa oké ehi nke ahụ́ dị mma ka ọ bụrụ àjà mmehie maka mmehie o mere.+
3 N’ihi na, ebe e nwere ihe Iwu+ ahụ na-apụghị ime, ebe o sitere n’anụ ahụ́ ghara ịdị ike,+ Chineke mara mmehie dị n’anụ ahụ́ ikpe, site n’izite Ọkpara+ nke ya ka ọ dịrị n’ụdị anụ ahụ́ nke na-emehie emehie+ ka o wee wepụ mmehie,+