Abụ Ọma 147:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova na-enyere ndị dị umeala n’obi aka;+Ọ na-ewedaru ndị ajọ omume ala.+ Abụ Ọma 149:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na ihe ndị Jehova na-atọ ya ụtọ.+Ọ na-eji nzọpụta achọ ndị dị umeala n’obi mma.+ Matiu 11:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Nyaranụ yok m,+ mụtakwanụ ihe n’aka m,+ n’ihi na m dị nwayọọ,+ dịkwa umeala n’obi, mkpụrụ obi unu ga-enweta ume.+ Matiu 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Sịnụ ada bụ́ Zayọn, ‘Lee! Eze gị na-abịakwute gị,+ bụ́ onye dị nwayọọ n’obi,+ ọ nọkwasịrị n’ịnyịnya ibu, ee, nwa ịnyịnya ibu, nwa nke anụ na-ebu ibu.’”+ 1 Pita 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 kama ka ọ bụrụ mmadụ zoro ezo+ nke dị n’ime obi, nke yi uwe na-apụghị imebi emebi,+ bụ́ mmụọ dị jụụ,+ nke dịkwa nwayọọ, nke bara uru nke ukwuu n’anya Chineke.
29 Nyaranụ yok m,+ mụtakwanụ ihe n’aka m,+ n’ihi na m dị nwayọọ,+ dịkwa umeala n’obi, mkpụrụ obi unu ga-enweta ume.+
5 “Sịnụ ada bụ́ Zayọn, ‘Lee! Eze gị na-abịakwute gị,+ bụ́ onye dị nwayọọ n’obi,+ ọ nọkwasịrị n’ịnyịnya ibu, ee, nwa ịnyịnya ibu, nwa nke anụ na-ebu ibu.’”+
4 kama ka ọ bụrụ mmadụ zoro ezo+ nke dị n’ime obi, nke yi uwe na-apụghị imebi emebi,+ bụ́ mmụọ dị jụụ,+ nke dịkwa nwayọọ, nke bara uru nke ukwuu n’anya Chineke.