Levitikọs 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-ewetara Jehova àjà ikpe ọmụma ya,+ ya bụ, obere nne atụrụ ma ọ bụ obere nne ewu,+ ka ọ bụrụ àjà mmehie maka mmehie o mere; onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie ya.+ Levitikọs 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “‘Nke a bụ iwu metụtara àjà ikpe ọmụma:+ Ọ bụ ihe kasị nsọ.+ Levitikọs 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Otú àjà mmehie dị, otú ahụ ka àjà ikpe ọmụma dị. Otu iwu na-achị ha.+ Ọ ga-aghọ nke onye nchụàjà ahụ nke ga-eji ya kpuchie mmehie.
6 Ọ ga-ewetara Jehova àjà ikpe ọmụma ya,+ ya bụ, obere nne atụrụ ma ọ bụ obere nne ewu,+ ka ọ bụrụ àjà mmehie maka mmehie o mere; onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie ya.+
7 Otú àjà mmehie dị, otú ahụ ka àjà ikpe ọmụma dị. Otu iwu na-achị ha.+ Ọ ga-aghọ nke onye nchụàjà ahụ nke ga-eji ya kpuchie mmehie.