28 Ya mere, Jizọs sịrị: “Ozugbo unu buliri+ Nwa nke mmadụ+ elu, mgbe ahụ ka unu ga-amara na ọ bụ m bụ ya,+ na adịghịkwa m eme ihe ọ bụla n’uche nke aka m;+ kama m na-ekwu ihe ndị a dị nnọọ ka Nna m kụziiri m.+
8 n’ihi na enyewo m ha okwu i nyere m,+ ha anatawokwa ya, ha amarawokwa n’ezie na m bịara dị ka onye nnọchiteanya gị,+ ha ekwerewokwa na ọ bụ gị zitere m.+