Diuterọnọmi 4:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Debe ụkpụrụ ya+ na iwu ya nke m na-enye gị taa, ka ihe wee gaziere gị+ na ụmụ gị ndị ga-anọchi gị, nakwa ka ụbọchị gị wee dị ogologo n’ala ahụ nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị,+ mgbe niile.” 1 Pita 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na, “onye chọrọ ịhụ ndụ n’anya, chọọkwa iji anya ya hụ ezi ụbọchị,+ ya gbochie ire+ ya ikwu ihe ọjọọ, gbochiekwa egbugbere ọnụ ya ikwu okwu aghụghọ,+
40 Debe ụkpụrụ ya+ na iwu ya nke m na-enye gị taa, ka ihe wee gaziere gị+ na ụmụ gị ndị ga-anọchi gị, nakwa ka ụbọchị gị wee dị ogologo n’ala ahụ nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị,+ mgbe niile.”
10 N’ihi na, “onye chọrọ ịhụ ndụ n’anya, chọọkwa iji anya ya hụ ezi ụbọchị,+ ya gbochie ire+ ya ikwu ihe ọjọọ, gbochiekwa egbugbere ọnụ ya ikwu okwu aghụghọ,+