Ọpụpụ 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ‘Unu onwe unu ahụwo ihe m mere ndị Ijipt,+ ka m wee buru unu na nku ugo bute unu n’ebe m nọ.+ Diuterọnọmi 7:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 atụla ha egwu.+ Hụ na i chetara ihe Jehova bụ́ Chineke gị mere Fero na Ijipt dum,+ Joshụa 24:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, m zipụrụ Mozis na Erọn,+ m wee tie Ijipt ihe otiti site n’ihe m mere n’ime ya;+ m wee kpọpụta unu.+
5 E mesịa, m zipụrụ Mozis na Erọn,+ m wee tie Ijipt ihe otiti site n’ihe m mere n’ime ya;+ m wee kpọpụta unu.+