Ọpụpụ 33:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-ezipụkwa mmụọ ozi ka o butere gị ụzọ+ wee chụpụ ndị Kenan, ndị Amọraịt, na ndị Het na ndị Perizaịt, ndị Haịvaịt na ndị Jibọs;+ Joshụa 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 E mesịa, Jọshụa sịrị: “Ọ bụ nke a ka unu ga-eji mata na Chineke dị ndụ nọ n’etiti unu,+ nakwa na ọ ghaghị ịchụpụ ndị Kenan na ndị Het na ndị Haịvaịt na ndị Perizaịt na ndị Gegash na ndị Amọraịt na ndị Jibọs+ n’ihu unu.
2 M ga-ezipụkwa mmụọ ozi ka o butere gị ụzọ+ wee chụpụ ndị Kenan, ndị Amọraịt, na ndị Het na ndị Perizaịt, ndị Haịvaịt na ndị Jibọs;+
10 E mesịa, Jọshụa sịrị: “Ọ bụ nke a ka unu ga-eji mata na Chineke dị ndụ nọ n’etiti unu,+ nakwa na ọ ghaghị ịchụpụ ndị Kenan na ndị Het na ndị Haịvaịt na ndị Perizaịt na ndị Gegash na ndị Amọraịt na ndị Jibọs+ n’ihu unu.